Chad, bukwaa Republic of Chad, bu otu obodo ndi oji no n'ime ala ukwu nke ana kpo Afrika. Chad no na aka-ikpa Naigeria. Isi ya bu N'Djamena.